UTME past questions
Igbo / 2011 / 7
UTME Objective

Ederede II
Nkechi bụ nwata nwaagbọgho
bitụrụ mma aka, too ma kwụrụ chim.
Eze dị ya n' ọnụ na-enwu ka anyanwụ
ụtụtụ. Nne na nna ya hụrụ ya n'anya
nke ukwu n' ihi na o bụ ọtu mkpụrụ
anya ji isi ụgwọ.
Mgbe Nkechi ruru afo iri na asaa, isi
bidoro nwube ya ọkụ. O nwekwaghi
onye ọ na-atụ egwu. Ọ mechara banye
mahadum dị na Nsụkka bụ ebe ọ
na-amu etu ọ ga-esi bụrụ onyeokaiwu.
O bidoro na-epiogharị. Ihe kachasị njọ
bụ na Nkechi na-eso ụmụnwoke ndị
lụrụla nwaanyị. Ọ nakwaghi anọ
n'ụlọakwụkwọ ma ya fọdụ ịgụ akwụkwọ.
E mechara chụọ ya n' ụlọakwụkwọ
maka na ọ dara ule ihe-ọmụmụ niile o
mere n'afọ nke abụọ ya. Otu mgbe
ahụkwa ka nne na nna ya nwụrụ n'ihe
mgberede okporoụzo. Mma Nkechi rụrụ
mgbe ọ tụụrụ ime ọkwa. O mechara
buru afọ ime a gbafuo. Nkechi eriela
Ihe oji maka ya mụrụ anya, ura eburu
ya.


Site n'ihe ị gụrụ n'ederede a, agwa
ọjọọ
A
dị mma
B
na-enye ugwu
C
na-ebute ọghọm
D
na-enye aha ọma.
Answer:C
Practice more with TestDriller

To see detailed solution to this question and thousands of other questions offline, download TestDriller UTME. Practice rigorously for UTME, learn from video and text materials, enjoy educational games, summary of JAMB literature books, compete with your peers, win prizes and more.

Get TestDriller