UTME past questions
Igbo / 2011 / 5
UTME Objective

Ederede I
Ụdara bụ otụ n'ime mkpụrụosisi naamị
n'ala Igbo. Osisi ya too, alaka ya
agbasaa. Nke a mere na mgbe ọ gaamị,
ọ chịrị ajaala laa n'elu. Ebe niile
abụrụ ụdara ụdara. Ụdara, dika osisi
ndị ọzọ na-amị mkpụrụ, na-ebu ụzọ
maa ifuru. Oge ifuru ya dara ụmụ
irighiri ụdara egosi onwe ha. ọge a, ha
na-acha akwukwọ ndụ akwụkwọ ndụ.
Ụdara chaa, ihe e ji ama ya bụ na ọ
ga-ebido chawa odo odo. Ọ charuo, ọ
dawa; ndị mmadụ, ọ kacha ụmụaka, naafọ
obere ma ha tụọ ụlọ biri n'ukwu ya.
Otu ụdara daa, onye ọbụla etipụ ọsọ ịga
tụtụrụ ya rachaa. Ụdara chara acha, jiri
aka ya daa, na-atọ ụtọ. Oge gboo, ọ bụ
arụ ịrị osisi ụdara elu iji ghọtuo ya. Ma
taa, n'ihi agụụ, ndị mmadụ na-arịzị elu
ụdara ghọtuo ha n'achaghị acha. Nke a
mere na ụdara anaghịzị atọ ụtọ.


N'ederede a, otu na ndị a mere e
jizi arị osisi ụdara elu.
A
Oke ụtọ ụdara na-atọ.
B
Oke akpịrị ọgologo.
C
Ụkọ ego ji ndị mmadụ.
D
Agụụ ji ndị mmadụ.
Answer:D
Practice more with TestDriller

To see detailed solution to this question and thousands of other questions offline, download TestDriller UTME. Practice rigorously for UTME, learn from video and text materials, enjoy educational games, summary of JAMB literature books, compete with your peers, win prizes and more.

Get TestDriller