UTME past questions
Igbo / 2010 / 7
UTME Objective

Nnenna bụ naanị nwanwaanyị nne ya Uruji mụtara. N'ihi ya, Uruji na ụmụ ya ndị
nke nwoke zụtọrọ ya azụtọ. Ihe onye ọbụla nọ n'ụlọ ahụ na-achọ bụ ime ya obiọma.
Azụbụike na Ugoọjị na-amụ ya ka nwa. Nnamdị na-ewelatara ya anụ ewi ụbọchị niile
5 [Please turn over
B
ya na ndị otu ya gburu ewi. Mgbe ọbụla ọ dị ha ka ọ chọrọ ibe akwa, Chikere na
Ọfọeze na-azọ azọ onye ga-aga mara ihe na-eme ya.
Ụmụnne Nnenna megidere ihe a, ruo na nne ha achọpụta na nwata a emebiela.
Nke kacha wute Uruji bụ na Nnenna na-aju nri mgbe ọbụla a kpasuru ya nwaobere
iwe. Oge ụfọdụ, ụmụnne ya ga na-ewere azụ dị n'ofe nke ha tinyekwuoro ya ma ya
bụrụ na ọ jụghị iri nri.
Otu ụbochị, Nnenna jụrụ iri nri n'ihi na nne ya rọrọ ya anya. Ozigbo nke a
mere, Uruji buuru nri ahụ nye nkịta ya. Site n'ụtụtu ruo mgbede ụbọchị ahụ,
Nnenna kwụgidere agụụ, anya agwọgharịa ya. Ịjụ nri kwụsịziri iso
n'ihe ndị o ji eme nwa.


N' ederede a, otu na ndị a bụ ada Uruji.
A
Chikere.
B
Nnenna.
C
Ọfọeze.
D
Ugoọjị.
Answer:B
Practice more with TestDriller

To see detailed solution to this question and thousands of other questions offline, download TestDriller UTME. Practice rigorously for UTME, learn from video and text materials, enjoy educational games, summary of JAMB literature books, compete with your peers, win prizes and more.

Get TestDriller