UTME past questions
Igbo / 2010 / 13
UTME Objective

Ederede III

Oriakụ Dike bụ onye anyaukwu. Ọ bụkwa onye oke njenje n'agbanyeghị na di ya
bụ akajiakụ n'obodo. Maka ndụ dị etu a, ụmụ ya niile kpọrọ ya asị, mana di ya hụrụ
ya n'anya ma na-akwanyekwara ya aja n'ukwu n'ihe niile ọ na-eme.
Afọ tara nwaanyị a mmiri. Ọ naghị eleba anya n'ezinaụlọ ya. Ọ nakwaghị
elebara ụmụ ya anya n'ihe ọbụla ha na-eme. Ihe niile nwaanyị a ma na ndụ ya bụ
ihe ọ ga-eme ka a nụ aha ya n'obodo ma ọ dị mma ma ọ dị njo. Naanị ihe ọ na-arụ
bụ ije oke njenje na isogharị ndị ndọrọndọro ọchịchị, ịgagharị n'ụlọ dibịa dị icheiche
na ịtu arọ ihe ọ ga-eme ka onye ọbụla nọrọ ya n'okpuru, ọkachasị ebe ụmụnwaanyị
ibe ya nọ.


N' ederede a, 'afọ tara nwaanyị a mmiri na-akọwa na
A
mmiri adịghị ya n' afọ
B
mmiri fọrọ ya n'afọ
C
ọ naghị eme ebere
D
o nwere obi ebere.
Answer:C
Practice more with TestDriller

To see detailed solution to this question and thousands of other questions offline, download TestDriller UTME. Practice rigorously for UTME, learn from video and text materials, enjoy educational games, summary of JAMB literature books, compete with your peers, win prizes and more.

Get TestDriller