JSCE past questions
Igbo / 2017 PAPER I / 8
JSCE Objective

N''uloakwukwo anyi, anyi nwere ndi nkuzi ise, umuakwukwo iri na asato, oche akwukwo iri abuo, ndoakara iri, akwukwo ogugu iri na abuo, ndoakara iri, akwukwo ogugu iri na abuo, na akwukwo odide asaa. Umuakwukwo na-eji pensulu ede ihe mana ndi nkuzi na-eji nzuodee ede ihe n'ugboojii. Naani ndi nkuzi na-eji utali. Umuakwukwo na-eji akwukwo na pensulu ha. Ocheakwukwo anyi na-acha edoedo.
Nwata akwukwo daa ule, a pia ya onu utali isii. Onye azaghi azagbi klasi ya n'ututu, a pia ya onu utali itoolu. Nwata akwukwo daa ule, a pia ya onu utali isii. Onye azaghi azagbi klasi ya n'ututu, a pia ya onu utali itoolu. Nwata akwukwo gbara onyembu n'ule, e nye ya ihenrite bu akwukwoogugu abuo. Onye gbara onye nke abuo, e nye ya otu akwukwo


Onu utali ole ka a na-apia onye dara ule?
Onu utali
A
isii
B
asaa
C
asato
D
itoolu
E
iri
Answer:E
Practice more with TestDriller

To see detailed solution to this question and thousands of other questions offline, download TestDriller BECE. Practice rigorously for BECE, enjoy educational games, dictionary, compete with your peers, win prizes and more.

Get TestDriller