JSCE past questions
Igbo / 2017 PAPER I / 19
JSCE Objective

MKPARITAUKA
Tunde: Aa! Aminu, i boola chi?
Aminu: Eeh! Tunde, i boola chi. Kedu ebe i naeje?
Tunde: A na m eje Owere. Anyi nwere nzuko n'Aladimma. Gi kwanu?
Aminu: Ana m eje Enugu. Ana m eje izu ahia n'Uwani Kedu ugbo i ji eje?
Tunde: Aga m eji ugboelu. Gi kwanu?
Aminu: Aga m eji ugbooloko. Anyi ga-agbafe otutu obodo dika Minna, Kaduna, Kafanchan, Makurdi wee roo Enugu
Tunde: Kedu ubochi i ga-aloghachi?
Aminu: Aga n aloghachi n'abali ato na-abianu ya bu ubochi ahia nkwo. Gi kwanu?
Tunde: Aga m aloghachi n'ubochi ahia eke. l zutala tiketi?
Aminu: Eeh. Akwuru m otu nari naira. Gi kwanu?
Tunde: Ee. Akwuru m nari naira abuo.


Hoputa ubochi Tunde ga-aloghachi.
Ubochi ahia
A
afo
B
eke
C
ekeorie
D
nkwo
E
orie
Answer:B
Practice more with TestDriller

To see detailed solution to this question and thousands of other questions offline, download TestDriller BECE. Practice rigorously for BECE, enjoy educational games, dictionary, compete with your peers, win prizes and more.

Get TestDriller